TIGed

Switch headers Switch to TIGweb.org

Are you an TIG Member?
Click here to switch to TIGweb.org

HomeHomeExpress YourselfPanoramaNmepe Obodo!
Panorama
a TakingITGlobal online publication
Search



(Advanced Search)

Panorama Home
Issue Archive
Current Issue
Next Issue
Featured Writer
TIG Magazine
Writings
Opinion
Interview
Short Story
Poetry
Experiences
My Content
Edit
Submit
Guidelines
Nmepe Obodo! Printable Version PRINTABLE VERSION
by Henry Ekwuruke, Nigeria Dec 3, 2005
Environment   Poetry

  

Nmepe bu ihe di oke mpka
Na obodo anyi ugbu a
Okacha si ugbu a anyi
Batara na ochichi onye kwu uche ya

Nmepe, gini bu kwanu nmepe?
Nmepe bu uzo esi akwado obodo
O bu uzo esi ekuli aku na uba
Obodo obula ka ha welite isi elu

Ogwula?
Mba, nmepe by agwughi agwu
O na aga aga
O naghi ano out ebe

Eliwe uzo, liwe ehi
Ma ahoro uzo hara ehi
Maka ehi bu anu erie ya agwu
Mana uzo bu agwu agwu

Nmepe obodo anyi bu nmepe ndi mmadu
O bu nkwado ulo akwukwo anyi
O ga emekwa ka olu aka obodo puta ihe
Anyi choro nmepe
Buru nmepe ugbu a ndi ike m

Maka ngbanwe na nkanuzu
Obodo anyi cho siri nmepe ike
Maka ndi obodo anyi na umu aka anyi
Ihe di nma bu nwanma ka a na akpo ya!





 1     


Tags

You must be logged in to add tags.

Writer Profile
Henry Ekwuruke


Henry Ekwuruke is Executive Director of the Development Generation Africa International.
Comments
You must be a TakingITGlobal member to post a comment. Sign up for free or login.